Українська English Latina Ελληνικά ܐܪܡܝܐ (Aramaic) עברית Polski Español Deutsch Français Italiano Português Română Čeština Slovenčina Magyar Hrvatski Српски Български Церковнословѣньскъ ქართული Հայերեն العربية
Igbo (IG) West Africa

Nna anyị nke bi n'eluigwe

Matiu 6:9-13
Nna anyị nke bi n'eluigwe, ka asọpụrụ aha gị. Ka alaeze gị bịa. Ka e mee uche gị n'ụwa dị ka a na-eme ya n'eluigwe. Nye anyị nri taa nke ga-ezuru anyị. Gbaghara anyị mmehie anyị, dị ka anyị onwe anyị na-agbaghara ndị mere anyị ihe ọjọọ. Edubala anyị n'ọnwụnwa, kama zọpụta anyị n'aka ajọ onye ahụ. N'ihi na alaeze, na ike, na otuto bụ nke gị ruo mgbe ebighị ebi. Amen.
0 / 40
Tap or swipe after completing the prayer

📖 About The Lord's Prayer

The Lord's Prayer (Latin Pater Noster) is the model prayer taught by Jesus Christ Himself to His disciples during the Sermon on the Mount (Matthew 6:9–13) and at their request (Luke 11:2–4). It serves as the timeless foundation of Christian devotion:

1–3. Petitions to the Heavenly Father

Hallowing of God's holy name, the coming of His Kingdom, and humble trust in His divine will.

4–7. Human Needs and Spiritual Protection

Daily bread, forgiveness of debts as we forgive our debtors, deliverance from temptation, and protection from the evil one.

Pray.ee App Icon

Pray.ee Mobile App

Practice The Lord's Prayer daily (goal: 40 prayers per day), track your spiritual prayer diary, pray the contemplative Jesus Prayer with chotki beads, and pray the Holy Rosary.

✨ 40 Daily Lord's Prayers Goal 📿 Interactive Prayer Beads 📖 Habit Tracker & Diary 100% Offline
Get it on Google Play
Сповіщення